Ezikiel 47:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nke a bụ ókèala unu ga-eke n’etiti onwe unu ka ọ bụrụ ihe nketa nke bụ́ ala e nyere ebo iri na abụọ nke Izrel. A ga-enye Josef ibé ala abụọ.+
13 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nke a bụ ókèala unu ga-eke n’etiti onwe unu ka ọ bụrụ ihe nketa nke bụ́ ala e nyere ebo iri na abụọ nke Izrel. A ga-enye Josef ibé ala abụọ.+