Ezikiel 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M wee nụ ụda nku ha mgbe ha na-aga, bụ́ ụda yiri nke nnukwu mmiri,+ dị ka ụda nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, dị ka mkpọtụ ọgba aghara,+ dị ka mkpọtụ nke ebe a mara ụlọikwuu.+ Mgbe ha guzoro otu ebe, ha na-achịtu nku ha. Ezikiel 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+
24 M wee nụ ụda nku ha mgbe ha na-aga, bụ́ ụda yiri nke nnukwu mmiri,+ dị ka ụda nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, dị ka mkpọtụ ọgba aghara,+ dị ka mkpọtụ nke ebe a mara ụlọikwuu.+ Mgbe ha guzoro otu ebe, ha na-achịtu nku ha.
22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+