Ezikiel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+ 2 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+
22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+
4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+