Aịzaya 57:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Udo adịghịrị ndị ajọ omume,”+ ka Chineke m kwuru. Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Jeremaya 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+