12 Onye ozi ahụ nke gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Lee! Okwu ndị amụma na-agwa eze dịcha mma; biko, ka okwu gị dịrị ka nke otu n’ime ha,+ kwuo ihe dị mma.”+
28 Ndị amụma ya etewo ha nzụ,+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ na-agbara ha afa ụgha,+ sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,” mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla Jehova kwuru.