Ezikiel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, biko, lepụ anya n’ebe ugwu.” M wee lepụ anya n’ebe ugwu, ma, lee! e nwere ihe oyiyi ekworo+ n’ụzọ mbata dị n’ebe ugwu nke ọnụ ụzọ ámá ebe ịchụàjà. Ezikiel 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee malite ịsị m: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a hà pụrụ ịdị ndụ ọzọ?” M wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị onwe gị ma.”+
5 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, biko, lepụ anya n’ebe ugwu.” M wee lepụ anya n’ebe ugwu, ma, lee! e nwere ihe oyiyi ekworo+ n’ụzọ mbata dị n’ebe ugwu nke ọnụ ụzọ ámá ebe ịchụàjà.
3 O wee malite ịsị m: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a hà pụrụ ịdị ndụ ọzọ?” M wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị onwe gị ma.”+