Ezikiel 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụgodị na ndị ikom atọ a, Noa,+ Daniel+ na Job,+ nọ n’ime ya, ha ga-anapụta mkpụrụ obi nke ha n’ihi ezi omume ha,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”+
14 “‘Ọ bụrụgodị na ndị ikom atọ a, Noa,+ Daniel+ na Job,+ nọ n’ime ya, ha ga-anapụta mkpụrụ obi nke ha n’ihi ezi omume ha,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”+