Abụ Ákwá 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịghị ọcha ya dị n’uwe mwụda ya.+ O chetaghị ọdịnihu ya,+O wee daa ọdịda dị egwu. O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova, lee mmekpa ahụ́ m,+ n’ihi na onye iro m ebuliwo onwe ya elu.+
9 Adịghị ọcha ya dị n’uwe mwụda ya.+ O chetaghị ọdịnihu ya,+O wee daa ọdịda dị egwu. O nweghị onye nkasi obi ọ bụla.+Jehova, lee mmekpa ahụ́ m,+ n’ihi na onye iro m ebuliwo onwe ya elu.+