Matiu 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+ Ndị Rom 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+
37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+
31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+