Ezikiel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, rie ihe ị hụrụ. Rie akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta,+ gaakwa gwa ụlọ Izrel okwu.” Mkpughe 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Olu ahụ+ m nụrụ nke si n’eluigwe wee na-agwa m okwu ọzọ, sị: “Jee nara mmụọ ozi ahụ nke guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe nke o ji n’aka.”
3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, rie ihe ị hụrụ. Rie akwụkwọ a a pịakọtara apịakọta,+ gaakwa gwa ụlọ Izrel okwu.”
8 Olu ahụ+ m nụrụ nke si n’eluigwe wee na-agwa m okwu ọzọ, sị: “Jee nara mmụọ ozi ahụ nke guzo n’elu oké osimiri nakwa n’elu ala+ akwụkwọ mpịakọta ahụ e meghere emeghe nke o ji n’aka.”