Ezikiel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nụrụ ihe m na-agwa gị. Enupụkwala isi dị ka ụlọ a nke na-enupụ isi.+ Meghee ọnụ gị rie ihe m na-enye gị.”+ Mkpughe 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee gakwuru mmụọ ozi ahụ, gwa ya ka o nye m obere akwụkwọ mpịakọta ahụ. O wee sị m: “Were ya taa,+ ọ ga-eme ka afọ luo gị ilu, ma ọ ga-atọ gị ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ.”
8 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nụrụ ihe m na-agwa gị. Enupụkwala isi dị ka ụlọ a nke na-enupụ isi.+ Meghee ọnụ gị rie ihe m na-enye gị.”+
9 M wee gakwuru mmụọ ozi ahụ, gwa ya ka o nye m obere akwụkwọ mpịakọta ahụ. O wee sị m: “Were ya taa,+ ọ ga-eme ka afọ luo gị ilu, ma ọ ga-atọ gị ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ.”