Levitikọs 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Abịarukwala nwaanyị nso iji kpughee ọtọ+ ya n’oge ọ nọ n’adịghị ọcha nke ịhụ nsọ ya.+ Levitikọs 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị nọ ná nsọ ya edinaa, o wee kpughee ọtọ nwaanyị ahụ, nwoke ahụ ekpughewo isi ọbara nwaanyị ahụ, nwaanyị ahụ n’onwe ya ekpughewokwa ebe ọbara ya si asọpụta.+ N’ihi ya, a ga-ebipụ ha abụọ n’etiti ndị ha.
18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị nọ ná nsọ ya edinaa, o wee kpughee ọtọ nwaanyị ahụ, nwoke ahụ ekpughewo isi ọbara nwaanyị ahụ, nwaanyị ahụ n’onwe ya ekpughewokwa ebe ọbara ya si asọpụta.+ N’ihi ya, a ga-ebipụ ha abụọ n’etiti ndị ha.