Levitikọs 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “‘Kwụwanụ aka ọtọ mgbe unu na-ekpe ikpe,+ mgbe unu na-atụ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ mgbe unu na-atụ ịdị arọ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ma ọ bụ mgbe unu na-atụ ihe dị mmiri mmiri. Diuterọnọmi 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
35 “‘Kwụwanụ aka ọtọ mgbe unu na-ekpe ikpe,+ mgbe unu na-atụ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ mgbe unu na-atụ ịdị arọ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ma ọ bụ mgbe unu na-atụ ihe dị mmiri mmiri.
16 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a, onye ọ bụla nke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi, bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+