Diuterọnọmi 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụnne gị adaa ogbenye n’etiti unu n’otu n’ime obodo gị, n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, akpọchila obi gị, emerela nwanne gị bụ́ ogbenye aka ntagide.+ Job 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụkwa na ọ bụ naanị m na-eribu obere nri m,Ma nwa na-enweghị nna esoghị m rie ya+ Hosia 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahịa ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ n’aka;+ ọ bụ ịghọgbu ndị mmadụ na-atọ ya ụtọ.+
7 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụnne gị adaa ogbenye n’etiti unu n’otu n’ime obodo gị, n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, akpọchila obi gị, emerela nwanne gị bụ́ ogbenye aka ntagide.+
17 Ọ bụrụkwa na ọ bụ naanị m na-eribu obere nri m,Ma nwa na-enweghị nna esoghị m rie ya+ Hosia 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahịa ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ n’aka;+ ọ bụ ịghọgbu ndị mmadụ na-atọ ya ụtọ.+