Aịzaya 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na unu ekwe gee ntị, unu ga-eri ihe ọma dị n’ala a.+ Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+ Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.
19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+
24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.