Daniel 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, hapụnụ úkwù osisi ahụ n’ala, keekwanụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa, ka ọ dịrị n’etiti ahịhịa dị n’ọhịa; ka igirigi nke eluigwe dee ya, ka ya na anụ ọhịa nọrọ n’etiti ahịhịa dị n’ala.+
15 Otú ọ dị, hapụnụ úkwù osisi ahụ n’ala, keekwanụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa, ka ọ dịrị n’etiti ahịhịa dị n’ọhịa; ka igirigi nke eluigwe dee ya, ka ya na anụ ọhịa nọrọ n’etiti ahịhịa dị n’ala.+