2 Ihe E Mere 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nebukadneza+ bukwaara ụfọdụ n’ime arịa+ ndị dị n’ụlọ Jehova bute Babịlọn ma debe ha n’obí ya dị na Babịlọn.+ Jeremaya 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere ogidi ndị ahụ+ na oké osimiri ahụ+ na ihe ndị ahụ e ji ebu ihe+ na arịa ndị fọrọ afọ, bụ́ ndị fọdụrụ n’obodo a,+
7 Nebukadneza+ bukwaara ụfọdụ n’ime arịa+ ndị dị n’ụlọ Jehova bute Babịlọn ma debe ha n’obí ya dị na Babịlọn.+
19 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere ogidi ndị ahụ+ na oké osimiri ahụ+ na ihe ndị ahụ e ji ebu ihe+ na arịa ndị fọrọ afọ, bụ́ ndị fọdụrụ n’obodo a,+