Daniel 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+ Daniel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m wee na-atụgharị nke a n’uche, ma, lee! e nwere otu mkpi+ nke si n’ebe ọdịda anyanwụ gazuo elu ụwa dum, ụkwụ ya anaghịkwa emetụ n’ala. Mkpi ahụ nwere otu mpi a na-ahụ nke ọma nke dị n’agbata anya ya abụọ.+ Daniel 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ị̀ maara n’ezie ihe mere m ji bịakwute gị? Ugbu a, m ga-agaghachi ịlụso onyeisi Peshia ọgụ.+ M gawa, lee! onyeisi Gris ga-abịakwa.+ Daniel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Eze dị ike ga-ebili ma jiri ike dị ukwuu chịa,+ ọ ga-emekwa uche ya.+
39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+
5 Mụ onwe m wee na-atụgharị nke a n’uche, ma, lee! e nwere otu mkpi+ nke si n’ebe ọdịda anyanwụ gazuo elu ụwa dum, ụkwụ ya anaghịkwa emetụ n’ala. Mkpi ahụ nwere otu mpi a na-ahụ nke ọma nke dị n’agbata anya ya abụọ.+
20 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ị̀ maara n’ezie ihe mere m ji bịakwute gị? Ugbu a, m ga-agaghachi ịlụso onyeisi Peshia ọgụ.+ M gawa, lee! onyeisi Gris ga-abịakwa.+