Ọpụpụ 29:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+ Daniel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.
38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+
11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.