Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+ Mkpughe 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+ Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+
7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.