Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ha wee malite ịtụ Stivin nkume ka ọ na-arịọ arịrịọ wee sị: “Onyenwe anyị Jizọs, nara mmụọ m.”+ Ọrụ Ndịozi 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+ Mkpughe 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wee nye onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha;+ a gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike ruo nwa oge, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ nke ha na ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu+ dị ka e gburu ha onwe ha.
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+
11 E wee nye onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha;+ a gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike ruo nwa oge, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ nke ha na ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu+ dị ka e gburu ha onwe ha.