Daniel 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya.
28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya.