Daniel 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-ekpebisi ike+ iji ike alaeze ya dum bịa, ya na ya ga-enwekwa nkwekọrịta;+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè.+ A ga-enyekwa ya ike ka o bibie nwaanyị nke nwaanyị mụrụ. Nwaanyị ahụ agaghị eguzoli, ọ gaghịkwa anọgide na-abụ nke ya.+
17 Ọ ga-ekpebisi ike+ iji ike alaeze ya dum bịa, ya na ya ga-enwekwa nkwekọrịta;+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè.+ A ga-enyekwa ya ike ka o bibie nwaanyị nke nwaanyị mụrụ. Nwaanyị ahụ agaghị eguzoli, ọ gaghịkwa anọgide na-abụ nke ya.+