Daniel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+ Habakọk 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọhụụ a bụ maka oge a kara aka,+ o jikwa ọsọ na-eru ọgwụgwụ ya, ọ gaghị agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge, na-atụ anya ya; n’ihi na ọ ga-emezurịrị.+ Ọ gaghị anọ ọdụ. 2 Timoti 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ a ga-enwe oge dị oké egwu, nke tara akpụ.+
9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+
3 N’ihi na ọhụụ a bụ maka oge a kara aka,+ o jikwa ọsọ na-eru ọgwụgwụ ya, ọ gaghị agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge, na-atụ anya ya; n’ihi na ọ ga-emezurịrị.+ Ọ gaghị anọ ọdụ.