Abụ Ọma 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ma ama n’etiti ndị dị iche iche ezukọtawo,+Ha na ndị nke Chineke Ebreham.+N’ihi na ọ bụ Chineke nwe ọta niile nke ụwa.+Ọ rịgowo n’ebe dị nnọọ elu.+
9 Ndị a ma ama n’etiti ndị dị iche iche ezukọtawo,+Ha na ndị nke Chineke Ebreham.+N’ihi na ọ bụ Chineke nwe ọta niile nke ụwa.+Ọ rịgowo n’ebe dị nnọọ elu.+