Diuterọnọmi 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ha bụ mba nke na-enweghị uche,+Nghọta adịghịkwa n’etiti ha.+ Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+
3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+