10“Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+
7 Ya mere, ụmụnna m, nweenụ ndidi ruo n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị. Lee! Onye ọrụ ubi na-echere mkpụrụ dị oké ọnụ ahịa nke ala, na-enwere ya ndidi ruo mgbe o nwetara ụbịa mmiri na ụla mmiri.+