Abụ Ọma 48:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Dị nnọọ ka anyị nụrụ, otú ahụ ka anyị hụrụ ya+N’obodo Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’obodo Chineke anyị.+Chineke ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila. Aịzaya 60:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Kama ịbụ onye a gbahapụrụ kpamkpam na onye a kpọrọ asị, n’enweghị onye na-esi na gị agafe,+ m ga-eme ka ị bụrụ ihe e ji anya isi ruo mgbe a na-akaghị aka, na ihe aṅụrị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Emọs 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”
8 Dị nnọọ ka anyị nụrụ, otú ahụ ka anyị hụrụ ya+N’obodo Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’obodo Chineke anyị.+Chineke ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila.
15 “Kama ịbụ onye a gbahapụrụ kpamkpam na onye a kpọrọ asị, n’enweghị onye na-esi na gị agafe,+ m ga-eme ka ị bụrụ ihe e ji anya isi ruo mgbe a na-akaghị aka, na ihe aṅụrị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”