Ọnụ Ọgụgụ 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee gaa n’ihu iji ilu kwuo, sị:“Ewoo! Ònye ga-alanahụ mgbe Chineke ga-eme ya?+ Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya. Mkpughe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na oké ụbọchị+ nke ọnụma ha+ abịawo, ònye pụrụ iguzo?”+
6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.