Joel 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-ekwukwa okwu+ n’ihu ụsụụ ndị agha ya,+ n’ihi na ndị agha ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+ N’ihi na onye ahụ nke na-emezu okwu ya dị ike; n’ihi na ụbọchị Jehova bụ oké ụbọchị,+ ọ dịkwa oké egwu, ònyekwa pụrụ iguzo mgbe ọ bịara?”+
11 Jehova ga-ekwukwa okwu+ n’ihu ụsụụ ndị agha ya,+ n’ihi na ndị agha ya dị ọtụtụ nke ukwuu.+ N’ihi na onye ahụ nke na-emezu okwu ya dị ike; n’ihi na ụbọchị Jehova bụ oké ụbọchị,+ ọ dịkwa oké egwu, ònyekwa pụrụ iguzo mgbe ọ bịara?”+