Diuterọnọmi 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ụmụntakịrị unu, ndị nwunye unu,+ ndị mbịarambịa+ bụ́ ndị nọ n’ebe ị mara ụlọikwuu, malite n’onye na-akpatara gị nkụ ruo n’onye na-esetara gị mmiri,+ Diuterọnọmi 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a. 2 Ihe E Mere 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka nke a na-eme, ndị Juda niile guzo ọtọ n’ihu Jehova,+ ọbụna ụmụntakịrị ha,+ ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom.
11 ụmụntakịrị unu, ndị nwunye unu,+ ndị mbịarambịa+ bụ́ ndị nọ n’ebe ị mara ụlọikwuu, malite n’onye na-akpatara gị nkụ ruo n’onye na-esetara gị mmiri,+
12 Kpọkọta ụmụ Izrel,+ ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị na onye mbịarambịa nke nọ n’ime obodo gị, ka ha wee gee ntị, ka ha mụtakwa ihe,+ ka ha tụọ egwu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma lezie anya idebe ihe niile e kwuru n’iwu a.
13 Ka nke a na-eme, ndị Juda niile guzo ọtọ n’ihu Jehova,+ ọbụna ụmụntakịrị ha,+ ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom.