Aịzaya 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ọ bụla aka m kpaara alaeze ndị nwere chi na-abaghị uru, bụ́ ndị ihe oyiyi ha a pịrị apị dị ọtụtụ karịa ndị dị na Jeruselem nakwa na Sameria,+ Nehọm 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị̀ ka No-emọn,+ nke dị n’akụkụ ọwa mmiri+ niile nke Naịl, mma? Mmiri gbara ya gburugburu, oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.
10 Mgbe ọ bụla aka m kpaara alaeze ndị nwere chi na-abaghị uru, bụ́ ndị ihe oyiyi ha a pịrị apị dị ọtụtụ karịa ndị dị na Jeruselem nakwa na Sameria,+
8 Ị̀ ka No-emọn,+ nke dị n’akụkụ ọwa mmiri+ niile nke Naịl, mma? Mmiri gbara ya gburugburu, oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.