Aịzaya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M meriela alaeze ndị na-efe chi dị iche iche na-abaghị uru,Alaeze ndị arụsị a pịrị apị ha na-efe dị ọtụtụ karịa nke dị na Jeruselem na Sameria.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 Amụma Aịsaịa I, p. 146-147
10 M meriela alaeze ndị na-efe chi dị iche iche na-abaghị uru,Alaeze ndị arụsị a pịrị apị ha na-efe dị ọtụtụ karịa nke dị na Jeruselem na Sameria.+