2 Ndị Eze 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Shalọm nwa Jebesh wee gbaara ya izu+ ma gbuo+ ya n’Ibliam,+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Hosia 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụri ụmụ ha,+ a ga-abọwakwa ndị inyom ha dị ime afọ.”+
16 “A ga-ama Sameria ikpe,+ n’ihi na ọ na-enupụrụ Chineke ya isi.+ A ga-eji mma agha gbuo ha.+ A ga-akụri ụmụ ha,+ a ga-abọwakwa ndị inyom ha dị ime afọ.”+