2 Ihe E Mere 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu adịla ka nna nna unu hà+ na ụmụnne unu, bụ́ ndị mesoro Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà omume ekwesịghị ntụkwasị obi, o wee mee ka ha bụrụ ihe ijuanya,+ dị nnọọ ka unu na-ahụ taa. Jeremaya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 kama ha nọ na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ha si dị,+ na-esokwa ihe oyiyi Bel,+ nke ndị nna ha kụziiri ha;+
7 Unu adịla ka nna nna unu hà+ na ụmụnne unu, bụ́ ndị mesoro Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà omume ekwesịghị ntụkwasị obi, o wee mee ka ha bụrụ ihe ijuanya,+ dị nnọọ ka unu na-ahụ taa.
14 kama ha nọ na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ha si dị,+ na-esokwa ihe oyiyi Bel,+ nke ndị nna ha kụziiri ha;+