Hosia 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na Ifrem arụwo ọtụtụ ebe ịchụàjà iji mehie.+ O nwewo ebe ịchụàjà dị iche iche iji mehie.+ Hosia 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+
10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+