Jenesis 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, otu nwoke nke gbapụrụnụ bịara kọọrọ Ebram bụ́ onye Hibru.+ O bi n’ụlọikwuu mgbe ahụ n’etiti osisi ukwu nke Mamri, onye Amọraịt,+ bụ́ nwanne Eshkọl, bụrụkwa nwanne Ena;+ ha na Ebram nwere nkwekọrịta. Jenesis 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na, n’eziokwu, e si n’ala ndị Hibru+ tọrọ m; n’ebe a kwa, ọ dịghị ihe ọ bụla m mere nke mere ha ga-eji tụba m n’ụlọ mkpọrọ.”+
13 E mesịa, otu nwoke nke gbapụrụnụ bịara kọọrọ Ebram bụ́ onye Hibru.+ O bi n’ụlọikwuu mgbe ahụ n’etiti osisi ukwu nke Mamri, onye Amọraịt,+ bụ́ nwanne Eshkọl, bụrụkwa nwanne Ena;+ ha na Ebram nwere nkwekọrịta.
15 N’ihi na, n’eziokwu, e si n’ala ndị Hibru+ tọrọ m; n’ebe a kwa, ọ dịghị ihe ọ bụla m mere nke mere ha ga-eji tụba m n’ụlọ mkpọrọ.”+