Abụ Ọma 103:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova emewo ka ocheeze ya guzosie ike n’eluigwe;+Alaeze ya na-achịkwa ihe niile.+ Abụ Ọma 115:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eluigwe bụ eluigwe Jehova,+Ma ụwa ka o nyere ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 136:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Keleenụ Chineke nke eluigwe:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+