Abụ Ọma 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+ Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+
6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+