1 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E menyụbeghị oriọna Chineke, Samuel dinakwa n’ụlọ nsọ+ Jehova, bụ́ ebe igbe Chineke dị. 2 Samuel 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,+Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-akpọku.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri rukwara ya ntị.+ 1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+ Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Jona 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe mkpụrụ obi m tụbọrọ,+ ọ bụ Jehova ka m chetara.+Ekpere m wee ruo gị ntị, n’ime ụlọ nsọ gị.+
7 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,+Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-akpọku.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri rukwara ya ntị.+
16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.