Abụ Ọma 119:81 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 81 Agụụ nzọpụta gị emewo ka ike gwụ mkpụrụ obi m;+Echerewokwa m okwu gị.+ Abụ Ọma 142:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ike gwụrụ mmụọ m+ n’ime m.Mgbe ahụ, gị onwe gị maara okporo ụzọ m.+Ha siiri m ọnyà+N’ụzọ m si agafe.+
3 Mgbe ike gwụrụ mmụọ m+ n’ime m.Mgbe ahụ, gị onwe gị maara okporo ụzọ m.+Ha siiri m ọnyà+N’ụzọ m si agafe.+