Abụ Ọma 77:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-echeta ihe niile Jaa mere;+N’ihi na m ga-echeta ihe dị ịtụnanya i mere n’oge dị anya gara aga.+ Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Echetawo m oge dị anya gara aga;+Atụgharịwo m uche n’ọrụ gị dum;+Eji m obi m dum na-echebara ọrụ aka gị echiche.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’eziokwu, anyị chere n’ime onwe anyị na a mawo anyị ikpe ọnwụ. Ihe mere anyị ji chee otú a bụ ka anyị ghara ịtụkwasị onwe anyị obi,+ kama ka anyị tụkwasị Chineke obi, bụ́ onye na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+
11 M ga-echeta ihe niile Jaa mere;+N’ihi na m ga-echeta ihe dị ịtụnanya i mere n’oge dị anya gara aga.+
5 Echetawo m oge dị anya gara aga;+Atụgharịwo m uche n’ọrụ gị dum;+Eji m obi m dum na-echebara ọrụ aka gị echiche.+
9 N’eziokwu, anyị chere n’ime onwe anyị na a mawo anyị ikpe ọnwụ. Ihe mere anyị ji chee otú a bụ ka anyị ghara ịtụkwasị onwe anyị obi,+ kama ka anyị tụkwasị Chineke obi, bụ́ onye na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+