2 Ihe E Mere 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+ Abụ Ọma 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+
27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+
6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+