2 Ndị Eze 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ọ dị, mba nke ọ bụla na-eme chi nke ya,+ nke ha na-edebe n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu nke ndị Sameria rụrụ, mba nke ọ bụla n’obodo ha bi. Jeremaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+
29 Otú ọ dị, mba nke ọ bụla na-eme chi nke ya,+ nke ha na-edebe n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu nke ndị Sameria rụrụ, mba nke ọ bụla n’obodo ha bi.
11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+