Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 96:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 N’ihi na chi niile nke ndị dị iche iche bụ chi na-abaghị uru;+

      Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+

  • Abụ Ọma 135:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Arụsị mba niile bụ ọlaọcha na ọlaedo,+

      Ọrụ aka mmadụ.+

  • Aịzaya 44:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ndị niile na-eme ihe oyiyi a pịrị apị bụ ihe efu,+ ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Dịkwa ka ndị àmà ha, ha adịghị ahụ ihe ọ bụla, ha amaghịkwa ihe ọ bụla,+ ka ihere wee mee ndị na-eme ha.+

  • Jeremaya 10:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ha dị ka ihe e ji achụ anụmanụ n’ubi kukumba, ha apụghị ikwu okwu.+ A na-ebu ha ebu, n’ihi na ha apụghị ịga ije.+ Atụla egwu n’ihi ha, n’ihi na ha apụghị iweta ọdachi ọ bụla, ha adịghịkwa eme ihe ọma ọ bụla.”+

  • Maịka 4:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ihi na ndị niile dị iche iche ga na-ejegharị, onye ọ bụla n’aha chi ya;+ ma anyị onwe anyị ga na-ejegharị n’aha Jehova bụ́ Chineke anyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+

  • Ndị Rom 1:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 wee gbanwee ebube+ nke Chineke onye na-apụghị ire ure ka ọ bụrụ ihe yiri onyinyo+ nke mmadụ pụrụ ire ure na nke nnụnụ na anụ ndị nwere ụkwụ anọ na ihe ndị na-akpụ akpụ.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 8:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya