26 Mgbe m gbajiri mkpara unu ji ekonye achịcha,+ ndị inyom iri ga na-emere unu achịcha n’otu ekwú ma na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀;+ unu ga-eri ihe ma afọ agaghị eju unu.+
16 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, lee, m ga-agbajisị mkpara e ji ekonye achịcha+ na Jeruselem, ha ga-anọ ná nchegbu mgbe ha na-eri achịcha a tụrụ atụ̀,+ ha ga-anọkwa n’egwu mgbe ha na-aṅụ mmiri a tụrụ atụ̀,+
10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha ga-edina ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna; ma ha agaghị amụba,+ n’ihi na ha akwụsịwo ịṅa Jehova ntị.+