Jenesis 49:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Alaka nke osisi na-amị mkpụrụ,+ Josef bụ alaka nke osisi na-amị mkpụrụ n’akụkụ isi mmiri,+ nke alaka ya wasara gafee mgbidi.+ Hosia 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+
22 “Alaka nke osisi na-amị mkpụrụ,+ Josef bụ alaka nke osisi na-amị mkpụrụ n’akụkụ isi mmiri,+ nke alaka ya wasara gafee mgbidi.+
10 “Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+