17 Ọ ga-erukwa na mgbe afọ iri asaa gasịrị, Jehova ga-eche ihu n’ebe Taya nọ, ọ ga-amaliteghachi ịnata ego,+ na-agbakwa akwụna, ya na alaeze niile nke ụwa bụ́ ndị dị n’elu ala.+
30 A ga-eme gị ihe ndị a n’ihi na ị na-esogharị mba dị iche iche dị ka nwaanyị akwụna,+ maka na i jiriwo arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe gị.+