Abụ Ọma 77:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmiri esiwo n’ígwé ojii zosie ike;+Ígwé ojii emewo mkpọtụ.Akụ́ gị wee na-aga aghara aghara.+ Abụ Ọma 77:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+ Abụ Ọma 144:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mee ka àmụ̀mà gbuo ka i wee chụsasịa ndị iro;+Gbapụ akụ̀ gị ka i wee tinye ha n’ọgba aghara.+
18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+