2 Samuel 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Job 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O kpuchiwo àmụ̀mà n’ime aka ya,Ọ na-enyekwa ya iwu ka ọ bịakwasị onye mwakpo.+ Abụ Ọma 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee na-agbapụ akụ́ ya, ka o wee chụsaa ha;+O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Abụ Ọma 144:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mee ka àmụ̀mà gbuo ka i wee chụsasịa ndị iro;+Gbapụ akụ̀ gị ka i wee tinye ha n’ọgba aghara.+ Habakọk 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+ Zekaraya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+
15 O wee na-agbapụ akụ́, ka o wee chụsaa ha;+Meekwa ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+
14 O wee na-agbapụ akụ́ ya, ka o wee chụsaa ha;+O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ka o wee tinye ha n’ọgba aghara.+
11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+
14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+